Flavour
Ogene
[Intro: Zoro & Flavour]
It's Kezyklef production
Ehen!
Zee
Ehen!
Zoro akpa swag, heh!
Zoro onye Ogene!
Teweé!
Unè m o
Teweé!
Ah eh
Óbuė
Óbuė
Óbuė


[Hook: Zoro]
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean?
Igbo boy fresh to the socks, you know'haa i'm saying?
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udеne, you know'haa I mean?
Igbo boy pull up to the socks, you know'haa i'm saying?

[Chorus: Flavour]
Nw'Okеke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii, un'anu kwalo Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o-oo-o, nye nu'm Ogene
Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo


[Verse 1: Zoro]
Bufú champagne butelù mù palmi
Wepu egwü Lil Wayne pkó Udu Bunch Pammy
Iga enwėcha Zoro n'ofe ka na aju esè maggi
Tantalizer for appetizer shítelú nu'm ofè mgbòrodí
Kisi be taking it vocal, but who never keeping it local
My peopilu siri m JAY-Z, leaving me feeling ka Hova
Mmiri mara'm ma n'ndi social, my music is taking over
Bring your sickest rappers, sum it up, bitch abu'm the total
Haaah!
Bowa akana, ijide ego bowa akana
With umu nwa di nma di sharp ka Biro Ogbuadana
Nwa piote ke n'ime be'm na oyi na atu kwa n'ime be'm
Zinki mu zinki akirika mana nju n'aju n'ime be'm
Ma na iweé ife ayi choro, a ge enye gi titulu
Aguba ndi Eze my uncle Ji aka gbaji baisculu
The nwa fu ifė ayi kulu, nòba anó ka ofè okoro
Mana anya ga api gi n'nwere anyi gi fu ife ayi fulu
I bulu bibulu

[Chorus: Flavour]
Nw'Okeke, nwa Okafor be'anyi ooo, eyii, un'anu kwalo Ogene
Mbgeke, nwa mgborie be anyi o-oo-o, nye nu'm Ogene
Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo


[Verse 2: Flavour]
Ina eme guyi, onye muru gu
Ishi n'idi badi, onye muru gu
Ina asu ingili, onye muru gu
Ina apakeji, onye muru gu
Oshekitekwé, e agbara e VISA
Ada Olisa paitewe ya m'tewé i'tewé
Paitewe ya dodo olima paitewe egwu m
Ebenebe yi Ogene!

'[Bridge: Flavour]
Kereren'kere, m'tewé i'tewé, ebenebe yi Ogene ooo
Paítenú kenkere, ntewé itewé, ebenebe yi Ogene ooo


[Hook: Zoro]
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean?
Igbo boy fresh to the socks, you know'haa i'm saying?
Anyi n'asu fune n'ogene, you know'haa I mean?
Ji Ferrari echute ngene, you know'haa I mean?
Adiri eri m'eri ka udene, you know'haa I mean?
Igbo boy pull up to the socks, you know'haa i'm saying?

[Verse 3: Zoro]
Mega na Jerry n'asu fune n'ogene
Kukunadon Chino n'asu fune n'ogene
Aguba ndi Eze banyi shi na osuru fune n'ogene
Bewudi n'usuawa nulu fune n'ogene
Akuchuckwu n'ezinifite I'nulu amala uné
Ogbuogu n'osunmeyi bia nulu amala óbó
Honourable Chima Obieze Ina anu kwa amala uné
Opkochie ngene I'nulu Ogene Ó amala óbó teweé


[Outro: Zoro]
Ejike bureau de changer (Teweé)
Phyno fino nwoke iji changi (Teweé)
Major Bangz na ne eti ajò egwú (Óbuė Óbuė)
Yvonne Nelson Ina achó ajò okwú (Xtraordinaire)
Neé ijere one n'igbo nííne
Flavour N'abania nwoke shinné
Ijere one n'Igbo nííne, n'Igbo niine
Anam