Flavour
Gbo Gan Gbom (Une Soul)
Obu onye mere ihe na ada
Nwanne oooooa eyii
Obu onye mere ihe na ada
Na nje ooooo na nje
Nwa nnunu no ngigi egwu emewe
Anyi ejee Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi!
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewe
Abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege
Imazi kwa na ihe erike
Gbo ga gbom odi ufele
Kiriri mgbom Anyi apari e
Imana akwakoru buta ngwa
N’ihe emewe mme me
Gbo ga gbom mbo bo
Kiriri mgbom Anyi apari e
Imana anyi kwakoru puta Ngwa
Ihe emewe mme me
Inu the sound Iga eko go di
Odicha ka Anyi adi Loco
Akalube ekesiwe
Rest in peace Sam Loco
All I need is my choco
Ka pia the beat ka obu motor
First class n’ime ogbe
Nwanne nga egosigi asambodo
Aka na aku aka na gbam gbam
Obere oge now ha nuwa ka m
Muna men na ata ife aru ama
Anyi zuko n’ugbo nkanu
Dika ije yikwa silipon
Dika nwata bu kwa king Kong dika
Flavour nwa mama
Lace gi a buta cupon
N!gga illisong Anyi ga na apili ife
Till dawn
Imaro agba hepem Hekem
To get u feel among
Na njeee na njee
Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe
Anyi ejewe Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewe
Abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege
Imazi kwa na ihe erike
Chanting
Na njeee na njee
Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe
Anyi ejewe Anyi apuwa
Ijele nwa n’igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka Eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe Anyi ejewee
Abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege
Imazi kwa na ihe erike
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada
Obu onye mere ihe na ada