Flavour
Omeiheoma
Ome ihe oma ka obu
Ome ihe ukwu ka obu
Chukwuoma ka obu
Ekwu eme ka obu

Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene
Maka na ekene ya na nke Omere
Omekwa ya ozo
Na ime onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa, ome ihe ukwu ka obu
Onwere ihe oma ona eme n’uwa nye ya ekene
Maka na ekene ya na nke Omere
Omekwa ya ozo
Na imе onodu obuna Chukwu ma ndi nke ya

Papa
Ome ihe ukwu ka obu