Flavour
Ifem N’eli
[Intro]
Oyonima!
Okay
Oyonima, hey hey, aha!
Hey, okay
Oyonima!
Hey, okay
Oyonima!

[Verse 1]
Otu nwatakiri nwayi oma ri mma
Eme dala mu obi m o (Chai)
Otu nwatakiri nwayi oma ri mma
Eme dala mu obi m a (Ewww)
Nwata bu ifem n'eli o
Obu ife m na like (Nwa Nwa)
Nekele mkpuru iru ya
I nekene mkpuru obi ya o
Nwata bu doctor's prescription
3 times in a day (vitamin syrup)

Baby baby baby o, ibu ifem n'eli (o ko ome)
Nwanyi nwata missi ibu ifem na like
Number 1 bu kwa n'ijulu ejunu (uju nwa)
Ihem n'eri
Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini di)
Ibu ifem n'eli o
Nkele bu ihem n'eri o
Nwata nwanyi vu ihem n'eri
O bu ihem n'eri o
Dis girl vu ihem n'eri
Elewe ukwu egbu nwatakiri o
Nwata vu ihem n'eli
Elewe ukwu egbu nwayi o
Nwata vu ihem n'eli
[Verse 2]
O bu na agwaroghi iyamaro
Na m likiri gi (Chai)
O bu na agwaroghi iyamaro
Na mu fuluyi n'anya (Ooo)
Ngwa nee nu mu anya na mkpulu anya muo
Ife nkena okwa ifunanya (Ok)
Iputakwa guys agbaghariwa
Hancha bu ndi mgbachiaka
Iputakwa guys etikeshiwe
Hancha bu ndi ekwulekwu

[Chorus]
Baby baby baby o, ibu ifem n'eli (My spec)
Nwanyi nwata missi ibu ifem na like
Number 1 bu kwa n'ijulu ejunu (uju nwa)
Ihem n'eri
Number 2 buzikwa n'idi okene (Ogini di)
Ibu ifem n'eli o
Nkele bu ihem n'eri o
Nwata nwanyi vu ihem n'eri
O bu ihem n'eri o
Dis girl vu ihem n'eri
Elewe ukwu egbu nwatakiri o
Nwata vu ihem n'eli
Elewe ukwu egbu nwayi o
Nwata vu ihem n'eli
Elewe ukwu egbu nwayi o
Nwata vu ihem n'eli
Nkele bu ihem n'eri o
Nwata nwanyi vu ihem n'eri
O bu ihem n'eri o
Dis girl vu ihem n'eri
Elewe ukwu egbu nwatakiri o
Nwata vu ihem n'eli
Elewe ukwu egbu nwayi o
Nwata vu ihem n'eli
[Outro]
Number 1 bu kwa n'ijulu eju nu
Ihem n'eli (O ko me)
Number 2 buzikwa n'idi okene
Ihem n'eli
Number 3 buzikwa na inwelu fine shape (Ukwu nwelu nti)
Ihem n'eli
Number 4 buzikwa n'idinu ocha nu (Nwanyi ocha)
Ihem n'eli
Ima number 5 bu n'ebu edegede ife nu
Ihem n'eli (Orobokibo)
Nwa nwa
Ihem n'eli
Ukwu nwelu nti
Ihem n'eli
Ojalikpokpo
Ihem n'eli
3 times in a day, something sumptious