Flavour
Ukwu
[Intro]
Hey hey!
Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe?
Ife ndi n'ukwu o
Ukwu nwanyi owerri
Flavour N'abania
Stormrex
Stormrex nwa mma o
Ife ndi n'ukwu (n'abania)
Chai


[Verse 1: Stormrex]
If you look me well well
You go see say
My eye don dirty o (oyonima eh)
So I go dey whine my bum bum
This life is sweet like Tom Tom
Me I no get wahala (eh)
Mgbada nwe ajo oso
Nwa okuko nwe-nwe oso
Today na today
Me I don come to jolly eh
If I dey shake my body eh
Umu boys a na'chaghari anya
Umu boys a na enene m'anya

[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe
Ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ife ndi n'ife a
Ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)


[Post-Chorus: Flavour]
Ife ndi ukwu o (hey hey)
Ife ndi ukwu o (ebute ukwu bunye gi)
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o
Ukwu nwanyi owerri
Flavour N'abania
Stormrex
Stormrex nwa mma o
Ife ndi n'ukwu (n'abania)

[Verse 2: Flavour]
Oringo gbukwe gi
Oringo gbukwe gi o
Nwata nwanyi e ghe egbunu mmadu o (oyonima, eh)
Abiaro m ka m'chuo ghi achuo
Me I come to tieyi ife
E ga eweputelum ya nu, maka na ife a ya di mu mma
Ife a ya so yi uso
Mme-eme yi ife n'ine
Maka nnewe ukwu nkene anya
Eje m ato n'Enugu
Eje m ato n'obodo a (ogini di)
Eje m ato n'ala
Ife nkene aga emezi ya anna


[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe
Ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ife ndi n'ife a
Ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)
Ife ndi ukwu o

[Post-Chorus: Flavour]
Ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o
Ife ndi ukwu o
Ukwu nwanyi owerri (ife ndi n'ukwu)
Ukwu nwanyi owerri (ife ndi n'ukwu)
Ukwu nwanyi owerri (ife ndi n'ukwu)
Ukwu nwanyi owerri (ife ndi n'ukwu)
Nkene wu ukwu

[Chorus: Flavour]
Nwa mara mma
Ig'evuwukwe
Ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ogini di
Ig'apawukwe
Ife ndi n'ukwu o
Ig'evuwukwe
Nwanne ife ndi n'ife a
Ig'apawukwe
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)



[Post-Chorus: Flavour & Stormrex]
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'apawukwe)
Ife ndi ukwu o (ig'evuwukwe)
Nkene wu ukwu mu
Nkene wu ukwu mu eh
Chei
Ig'apawukwe


[Outro]
Hey hey!
Ebute ukwu bunye gi
Ig'evuwukwe (nwata nwanyi ukwu mu o)
Ukwu nwanyi owerri
Flavour N'abania
Stormrex
Stormrex nwa mma o
Wizboy on the beat o
Waga G nokwa eba ona'chaghari anya (chai)
Ona'chaghari anya o
J Stunt on the mix o
Ife ndi ukwu o
Tipsy Calvano o
Ukwu nwanyi owerri