Nathaniel Bassey
Ndum (My Life)
I belong to Jesus
Hundred percent
Satan has no right
He has no share
He has no stake in this life
Hallelujah

Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enweghi ike n'ebemno (The devil does not have power whеre I am)
Abum nwa nke Chukwu (I am a Child of God)
Jesus nani gi ribе otuto (Jesus only you deserve the praise)

Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enweghi ike n'ebemno (The devil does not have power where I am)
Abum nwa nke Chukwu (I am a Child of God)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)

Onye inye aka, Chinwedum
(The one who helps me, the God who owns my life)
Onye nwem, Eze
(The one that owns me, King)
Jesus bu isi ike ndum o (The strength of my life)
Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)

Ndum bu nke nmuo ka nmuo
(My life belongs to the spirit that is greater than all spirits)

Eze ndi nmuo (The king of spirits)
Nmuo n'elo
Nmuo (The spirit that swallows other spirits)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)

Okwa gi bu eze ndi eze n'eze-ze
(You are the king other kings reverence)
Oke ikuku, ikuku n'atu egwu

(The great wind that other winds are afraid of)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)

Onye inye aka, Chinwedum
(The one who helps me, the God who owns my life)
Onye nwem, Eze
(The one that owns me, King)
Jesus bu isi ike ndum o (The strength of my life)
Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)

Ndum bu nke Chineke (My life belongs to God)
Ihe nile nkem nwere (Everything that I have)
Jesus nani gi ribe otuto (Jesus only you deserve the praise)
Ekwensu enweghi ike n'ebe mno (The devil does not have power where I am)